MMEKPA AHỤ NDỊ NNE NA NNA NA-ENYE ASỤSỤ IGBO N’OGE UGBU A

Aloysius U Umeodinka, Chinenye L. Okoye

Abstract


A na-arụ ndị nne na nna aka ọjọọ banyere ọnọdụ ịnọ n’ụzọ ọnwụ, nke asụsụ Igbo nọ na ya ugbu a. Ọ bụ ya mere isi okwu nchọcha a jiri bụrụ “Mmekpa Ahụ ndị Nne na Nna na-Enye Asụsụ Igbo Ugbu a.” Ebumnuche kpalitere nchọcha a bụ ịchọpụta ụdị mbọ ndị nne na nna na-agba ka ụmụ ha sụwa Igbo. Ọzọ bụ ịchọpụta ụdị mbọ ha na-agba ka ụmụ ha mụta omenala Igbo. A na-achọkwu ịmata ma ụmụaka Igbo ha na-enwe mmasị ịchọ ka ha mụta asụsụ Igbo. Ihe nchọpụta ọzọ dị mkpa bụ ịmata ma ndị ala Igbo (ndị obodo) n’onwe ha, ha na-elezikwa anya ka ụmụ ha mụta asụsụ Igbo. A chọkwara ịchọpụta ma mbọ ndị nne na nna na-agba maka Igbo na asụsụ ndị mba ọzọ ha ha nhatanha. Ụdị usoro a gbasoro wee mee nchọcha a bụ nke nkọwa, wee jiri Atụtụ Ike Asụsụ Agbụrụ (Ethnolinguistic Vitality Theory) duzie ụzọ nchọcha. A chọpụtara na mbọ ọtụtụ ndị nne na nna na-agba bụ ka ụmụ ha gharaịgụ akwụkwọ ebe ọ bụla a na-akụzi Igbo. Nchọpụta gosịkwara na a anaghị akọrọ ụmụaka Igbo akụkọ ifo, kama ha achọọ ka ụmụaka ha mụta omenala ndị mba ọzọ. A chọpụtakwara na ndị Igbo na-anabatakarị mgbanwe ọ bụla si na mba ọzọ karịa ike ekike ndị Igbo na iji asụsụ Igbo eme ngala. Ndị nne ejighị asụsụ Igbo eche ụmụ ha mmiri, ma ya fọdụ ịsụrụ ụmụ ha Igbo n’ụlọ. Aro a na-atụnye bụ na ọ bụrụ na ndị nne na nna ghọta ma chegharịa, kwụsị agwa ọjọọ ha jiri tinye asụsụ Igbo n’ụzọ ọnwụ ya, asụsụ Igbo ga-amalite na-eto na ndụ ọhụrụ. Ndị Igbo ga-eso rite ọtụtụ uru ga-eso nchegharị dị etu a.

Full Text:

PDF

References


Abrams, J.H., Barker, V. & Giles, H. (2009). An Examination of the Validity of the Subjective Vitality questionaire. Journal of Multilingual and Multicultural Development 30, 59-72. Bourhis, R.Y., Giles, H. & Rosenthal, D. (1981). Notes on Construction of a “Subjeective Vitality questionaire for Ethnolinguistic Groups. Journal of Multilingual and Multi-Cultural Development, 2, (2), 145-155. Bourhis, R.Y. & Sachdev, I (1984). Validity Perceptions and Language Attitudes: Some Canadian Data. Journal of Language and Social Psychology 3, 97-126. Chukwukere, F.N.(2006). “Meeting the Challenges of Identity, Gender and Other Relations in the 21st Century Igbo Literary Writing.” Journal of Igbo Studies, vol.1, 65-73.

Clement, R. Baker, S.C. & Maclntyre (2003). Willingness to Communicate in a Second Language: The Effects of Context, Norms and Validity. Journal of Language and Social Psychology 22:190-209. Dada, S.A. (2006). “Language Contact and Language Conflict: The Case of Yoruba-English Bilinguals.” Na Ndimele, O., C.I. Ikekeonwu and B.M. Mbah (Eds.) Language and Economic Reforms in Nigeria. Port Harcourt: M & J Grand Orbit Communications Limited. Pp. 67-85. Dube-Simard, L. (1983). Genesis of Social Categorisation, Threat to Identity and Perception Of Social Injustice:Their Role in Intergroup Communication. Journal of Language And Social Psychology, 2, nos.2-3:183-205. Ehala, M., & Zabrodskaja, A. (2011). The Impact of Inter-ethnic Discordance on Subjective Vitality Perceptions. Journal of Multilingual and Multi-cultural Development X(Y) X-Y. Ejiofor, P. (2006). Okwu Ụbọchị a Malitere “Otu Sụ wakwa Igbo” na Mahadum Nnamdi Azikiwe, Awka. Febuwarị 14,2006. Ekegbo, R.N. (2004). The Igbos are Still in Political University (UNIPOL). Nimo: Rex Charles and Patrick. Eme, C.A. (2006). Style of Igbo Newspapers: A Case Study of Ozisa. A Ph.D. Seminar Paper Presented to the Department of Linguistics, Igbo and Other Nigerian Languages, University of Nigeria, Nsukka.

Eme, C.A. na Nkamigbo, L.C. (2009). “Naijiria: Asụsụ , Omenala na Mmepe Obodo”. Akwụ kwọ a gụrụ na Jọnal Mmụta Igbo Vol.4.(1).

Emenanjo, E.N. (2010). Sọmadịna, ike otu onye na ndụ ndị Igbo. Agụmagụ nke ise maka ncheta Chief (Dr.) F.C. Chidozie Ogbalu. Onitsha: Varsity Publishing Company in association With Nnamdi Azikiwe University, Awka. Giles, H. Bourhis, R. Y. & Taylor, D.M. (1977). Towards a Theory of Language in Ethnic Group Relations. In H. Giles (Eds.), Language, Ethnicity & Intergroup Relations, pp 307-48. London: Academic Press. Giles, H. & Johnson, P. (1981). The Role of Language in Ethnic Group Relations. Na J.C. Turner & H.Giles (Eds.). Intergroup Behaviour, 199-243. Oxford: Blackwell. Giles, H., Leets, L., and Coupland, N. (1990). Minority Language Group Status: A Theoretical Conspexus. Journal of Multilingual and Multicultural Development 11:37-56. Grimes, B.F. (Ed.) (2000). Ethnologue:Languages of the World. Dallas:Summer Institute Of Linguistics. Gudykunst, W.B. & Ting-Toomey, S. (1990). Ethnic Identity, Language and Communication Breakdowns. In H.Giles and W.P. Robinson (Ed) Handbook of Language and Social Psychology,(pp.309-18.Chichester: Wiley. Hair, P.E.H. ị 1967). The Early Study of Nigerian Languages. Cambridge: Cambridge University Igboanusi, H. (2002). Igbo English in the Nigerian Novel. Ibadan: Enicrownfit Publishers.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.