“MBỤRỤ” NDỊ IGBO JI EZIPỤTA IZU OHI

Augustina Ekwy Ezemọka

Abstract


Nchọcha a lebara anya na mbụrụ metụtara ajọ ndụ gbasara 'izu ohi'. Nwanchọcha chọrọ ịchọpụta mbụrụ dị iche iche ndị Ịgbo ji ezipụta 'izu ohi'. Ọtụtụ ndị mmadụ emeela nchọcha gbasara izu ohi mana o nwebeghị ihe e merela na ya dịka o siri metụta amụmamụ ncheke. Ebumnuche nwanchọcha bụ iji amụmamụ ncheke chọpụta mbụrụ dị iche iche ndị Igbo ji ezipụta izu ohi. A gbakwara mbọ nyochaa mbụrụ ndị ahụ a chọpụtara iji chọpụta ihe ntụnyere ndị ahụ bụ ihe nhụrụnanya e jiri gosipụta nghọta nhụrụnuche. Atụtụ nwanchọcha gbadoro ụkwụ were mee nchọcha ya bụ atụtụ njirimee. Usoro a gbasoro were nweta ngwa ntụcha ụfọdụ ndị ahụ bụ site na mkparịta ụka nwanchọcha na ụfọdụ ndị Igbo mere; ya na ihe nwanchọcha maara dịka nwaada Igbo. Nwanchọcha nwetakwara ngwa ntụcha site n‟ịgba ụfọdụ ndị okenye ụfọdụ ajụjụ ọnụ. Ụdị mbụrụ ndị a chọpụtara bụ ndị a: agụ mbu, aka ntụtụ, ágúchá ńkwū/mburi ngwere, abalị dị égwú, ime aka ńábó, àghùrú, o ji abalị eje, abalị dị égwú, omekome, ò jì égbé, èkpèrímàá, nkwọ mmụọ, ndị pụrụm nwerǝ. Nwachọcha lebakwara anya chọpụta ụdị mbụrụ nke mbụrụ ndị ahụ a chọpụtara dabara n'ime ya. Ha gụnyere ndị a: mbụrụ keechiche, nnọrọonwe, mmepụta na nke ngwakọ.

Full Text:

PDF

References


Agbedo, C. U. (2015). General linguistics: historical and contemporary perspectives. Nsukka: KUMCEE-Ntaeshe Press Inc.

Akpamgbo, C.O. (ọhz). African indigenous laws. Nsukka: Institute of African Studies, University of Nigeria, Nsukka.

Anọzie.C.C. (2003). Igbo kwenu. (akụkọ na omenala ndị Igbo). Enugu: Computer Edge Publishers.

Appiahene-Gyamfi, J. (2003). “Urban crime patterns in Ghana: The case of Accra”. Journal of criminal justice, 31, 13-23.

Basden, G.T. (2006). Among the Ibos of Nigeria. Gloucestershire: Nonsuch Publishing.

Belson, W.A. (1975). Juvenile theft: The causal factors. London: Harper & Row.

Beredugo, E. Y. (2003). “Notes on robbery in financial institutions and counter measures”. Na P. Keku & T. Akingbade (ọhz.). Dangerous days and savage nights: countering the menace of armed robbery in Nigeria. Bloomington: Indiana, Ist Books Library.

Crystal, D. (2008). The Cambridge encyclopaedia of language. Cambridge:Cambridge University Press

Ezeomeke, S. O. (2004). Igodo nghọta ụtọasụsụ Igbo. Enugu: Easy quality Press Federal Republic of Nigeria, (2001). National Youth Policy and Strategic Plan of Action, Abuja.

Ibeh, F. U. (2017). “Ntụle mbụrụ metụtara nzuzu na nsirihụ ndị Igbo na ndị Bekee”. Ngụpụta semịna PhD, Mahadum Nnamdị, Ọka.

Igbo, E. U. M. (2001). “Nigeria‟s armed robbery problem. Na R. Apollo (ọhz.). Social problems in Africa: New visions. Westport: Praeger Publishers.

Igbo, E.U.M. (2007). Introduction to criminology. Nsukka: University of Nigeria Press.

Igbo, E.U.M. and Ugwuoke, C.O. (2013). “Crime and Crime Control in Traditional Igbo Society of Nigeria”. Developing Country Studies, 3 (13), 160-167.

Iherue, S. O. (2011). Ihe ndị na-ebute ajọ akparamagwa na ihe ndị ọ na-eweta n’ala Igbo. University of Nigeria, Nsukka.

Kazdin, A, E. (1995). Conduct disorders in childhood adolescence (2nd ed.). Thousand Oaks, C. A: Sage Publishers.

Lakoff, G. (1987). Women, fire and dangerous things: What categories reveal about the mind. Chicago:University of Chicago Press.

Lakoff, G. & Johnson, M. (1980). Metaphor we live. Chicago: Chicago University Press

Matthews, R. (2002). Armed robbery. Devon: Willian Publishing.

Mbah, B. M; Mbah, E. E; Ikekọnwụ, E. S; Okeke, C. O; Ugwuọna, C. N; Akaeze, C. M, Onu, J. O; Eze, E. A; Prezi, G. O & Odii, B. C (2013). Igbo adị. Enugu: University of Nigeria Press.

Ndimele, O. M. (1999). Semantics and the frontiers of communication (2nd ed.). Port Harcourt: University of Port Harcourt Press.

Nwalọzie, C. J. (2007) “Armed robbery in the political economy of Nigeria: A systemic failure of control”. Na G. N. Alaribe & M. E. Ohajunwa (ọhz.), Gift and struggle: Trajectories of the christian life in Nigeria. Owerri: Assumpta Press.

Ogbodo, K. (2012). Trends in criminal activities. Enugu: University of Nig. Press.

Olujinmi, A. (2005) “Keynote Address” Na The national summit on crime and policing in Nigeria: Challenges and options, Lags: Network on Police Reforms in Nigeria.

Olisa, M. D. (1972). Taboos in Igbo religion and society in West Africa religion II. Nsukka University of Nigeria Press

Omachonu, G. S. (2011). “Semantics”. Na G. S. Omachonu (ọhz.). Nsuk texts in general linguistics. Vol.1. Enugu: Rossen Publications.

Oputa, C.A. (1975). “Crime and Nigerian society”. Na T.O. Nwabara, S.N. & Reid, J. B., & Patterson, G. R. (1976). “The modification of

aggression and stealing behaviour of boys in the home setting”. Na E. Ribes-Inesta & A. Bandura (ọhz.), Analysis of delinquency and aggression New York: Wiley & Sons. ihu 123-146.

Richard, N. (2018). The different types of metaphor. Thought co. Ọwa ududo, Mee 6, 2018.

Sampson, R. J. & Laub, J. H. (1993). Crime in the making: Pathways and turning points through life. Cambridge, MA: Harvard University Press.

Udemmadụ, T.N. (2018). Ọmụmụ nghọtaokwu (semantiiks). Onitsha: Durability Press.

Umeọdịnka, A. U. (2017). “The tonal patterns of inventives in Umuchu dialect”. N‟Igbo language studies 2(1). ihu 85-98.

Umezi, P. I. (2019). “Nnwemagba oge na oke ala n‟ilu Igbo na Steeti Anambara”. Nchọcha PhD Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.