Vol 2, No 2 (2018)

Odezuruigbo Jọnal

Odezuruigbo bụ Jọnal nke Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka na Eshịa, Mahadum Nnamdị  Azikiwe, Ọka. Aha a bụ  okwu Igbo nke pụtara “Ihe jezuru ebe niile”. Nke a mere na jọnal a dịka aha ya gosipụtara metụtara mmadụ niile na mba niile. Ebumnuche Odezuruigbo Jọnal hiwere isi n’ime ka a mara na ọ dị mkpa iji asụsụ  Igbo depụta edemede nchọcha e nyochara nke ọma. Nke a ga-enye aka n’ịkwalite asụsụ  Igbo, ma mee ka ọ  na-eto eto. Ọ  bụ  nke a mere na ọ bụ  naanị  edemede nchọcha ndị  e nyochara nke ọma, ndị  e dere n’asụsụ  Igbo; ndị ga-akwalite amamihe ka a na-anabata maka ibipụta n’Odezuruigbo Jọnal. A na-anabata edemede na atụmatụ  ọbụla metụtara ọdịmma ndị mmadụ, asụsụ, akụkọntọala, mmekọrịta mmadụ na ibe ya, ekpemekpe, azụmahịa, agụmagụ, omenala, agụmakwụkwọ, ọchịchị, nkanaụzụ, dg. Odezuruigbo bụ  Jọnal a na-ebipụta kwa afọ.

 

Full Issue

View or download the full issue PDF

Table of Contents

Articles

Ọnwụdiwe E. George
PDF
Odinakachi Ethel Orji
PDF
Aloysius U Umeodinka, Chinenye L. Okoye
PDF
Constance Onyinye Amamgbo
PDF
Nnamdị Anị
PDF
Peace-Val C. Eze, Apakama, Lucy Mgbemgasha
PDF
Chinyelu Chikamso Nwosu
PDF
Nzubechukwu Ịfụnanya Umeh
PDF