Igbo ga-adị (Igbo will not die)

M. Chibụ Ọnụkawa

Abstract


Edemede a hiwere isi n’asụsụ na omenala Igbo. Ha abụọ bụ ejima jikọtara onwe ha aka nke na-agaghị ekwe nkegasị. Anyị ga-enye nkenke nkọwa banyere asụsụ na omenala, kwuo maka mkpa ha n’agbụrụ ọbụla, kwukwaa maka ọnwụ nke asụsụ na usoro ya. Anyị elebazie anya n’ọnọdụ asụsụ na omenala Igbo nakwa ihe ndị tinyere ha n’ọnọdụ a, nakwa mbọ ndị a gbarala ihụ na Igbo ga-adị. Anyị ga atụ aro n’ihe ndị ga-ewepụta asụsụ na omenala Igbo n’ọnọdụ a. Bịazie chịkọtaa.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.